ỌLU NDI-OZI 13:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 13:9 IGBOB (Bible Nso)
Ma Sọl, onye anākpọ kwa Pọl, ebe o juputara na Mọ Nsọ, ọ legidere ya anya
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 IGBOBỌLU NDI-OZI 13:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Sọl, onye aha ya bụkwa Pọl, onye jupụtara na Mmụọ Nsọ, legidere ya anya
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 BIU