ỌLU NDI-OZI 13:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 13:6 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ha gabigasiri n'agwe-etiti ahu dum rue Pafọs, ha hu otù nwoke nke bu onye-mb͕asi, onye-amuma ugha, onye-Ju, aha-ya bu Ba-Jisus
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 IGBOBỌLU NDI-OZI 13:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha gazuchara obodo niile ndị ahụ mmiri gbara gburugburu ruo Pafọs, ha zutere otu onye mgbaasị, onye Juu bụ onye amụma ụgha a na-akpọ Ba-Jisọs.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 BIU