ỌLU NDI-OZI 13:51 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 13:51 IGBOB (Bible Nso)
Ma ha rupuru ájá nke ukwu-ha megide ha, we bia rue Aikọniọm.
ỌLU NDI-OZI 13:51 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha tichapụrụ aja dị nʼụkwụ ha ka ọ bụrụ ihe ịdọ aka na ntị mmegide ha. Ha hapụrụ obodo ahụ gaa Aikoniọm.