ỌLU NDI-OZI 13:46 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 13:46 IGBOB (Bible Nso)
Pọl na Banabas we kwuwa okwu, si, Ọ di nkpà ka eburu uzọ gwa unu okwu Chineke. Ebe unu nēnupu ya n'aru-unu, nekpe kwa onwe-unu ndi nēkwesighi ndu ebighi-ebi, le, ayi gaje ichighari gwa ndi mba ọzọ okwu.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 IGBOBỌLU NDI-OZI 13:46 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Pọl na Banabas kwuru okwu na-asọghị anya sị, “Ọ dị mkpa na anyị buuru ụzọ gwa unu okwu nke Chineke, ma ebe ọ bụ na unu jụrụ ịnabata ya, na-echekwa na unu ekwesighị inweta ndụ ebighị ebi, lee, anyị ga-agakwuru ndị mba ọzọ.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 BIU