ỌLU NDI-OZI 13:44 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 13:44 IGBOB (Bible Nso)
Ma n'ubọchi-izu-ike soni ọ fọduru ihe ntà ka obodo ahu nile zukọ inu okwu Chineke.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 IGBOBỌLU NDI-OZI 13:44 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụbọchị izuike ọzọ ahụ, ọtụtụ ndị bi nʼobodo ahụ pụtara ịnụrụ okwu Onyenwe anyị.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 BIU