Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 13:41 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 13:41 IGBOB (Bible Nso)

Lenu, ndi-nlelì-anya, ka o ju kwa unu anya, ka ekpochapu kwa unu; N'ihi na ọlu ka Mu Onwem nālu n'ubọchi-unu, Ọlu unu nāgaghi-ekwe ma-ọli ọ buru na onye ọ bula kọrọ unu akukọ-ya.

ỌLU NDI-OZI 13:41 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“ ‘Lee, unu ndị na-akwa emo, nọrọnụ na mgbagwoju anya ma lakwanụ nʼiyi. Nʼihi na agaje m ime otu ihe nʼụbọchị unu nke unu na-agaghị ekwe na o mere, ọ bụladị na mmadụ kọrọ unu maka ya.’”