ỌLU NDI-OZI 13:40 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 13:40 IGBOB (Bible Nso)
Ya mere lezienu anya, ka ihe ahu ghara ibiakwasi unu, nke ekwuworo n'akwukwọ ndi-amuma, si
ỌLU NDI-OZI 13:40 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Lezienụ anya ka ihe niile ndị amụma kwuru ghara ịdakwasị unu.