ỌLU NDI-OZI 13:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 13:4 IGBOB (Bible Nso)
Ya mere ndi ahu, ebe Mọ Nsọ zipuru ha, ha ridata na Seleusia; ha we site n'ebe ahu ba n'ub͕o je Saiprọs.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 IGBOBỌLU NDI-OZI 13:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe Mmụọ Nsọ zipụrụ ha, ha gbadara Selusia, sitekwa ebe ahụ gbadaa Saiprọs.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 BIU