ỌLU NDI-OZI 13:38 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 13:38 IGBOB (Bible Nso)
Ya mere maranu nka, umu-nnem, na anēsite n'ọnu Onye a kwusa nb͕aghara nmehie nile nye unu
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 13 IGBOBỌLU NDI-OZI 13:38 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ya mere, ụmụnna m, achọrọ m ka o doo unu anya na mgbaghara mmehie dịkwa nʼime nwoke a, bụ Jisọs, anyị na-ekwusa nye unu.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 13 BIU