Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 13:34 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 13:34 IGBOB (Bible Nso)

Ma na O mere ka O si na ndi nwuru anwu bilie, ọ dighi na Ọ gaje ilaghachi n'ire-uré ọzọ, O kwuwo otú a, si, M'gēnye unu ihe nile di ọcha nke kwesiri ntukwasi-obi nke ekwere Devid na nkwa.

ỌLU NDI-OZI 13:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma banyere ime ka o site nʼọnwụ bilie, ka ọ ghara ịlaghachi nʼire ure ọzọ. Nke a bụ ihe o kwuru, “ ‘Aga m emezuru gị nkwa nsọ ahụ niile m kwere Devid.’