Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 13:33 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 13:33 IGBOB (Bible Nso)

na Chineke emezuwo nka n'ebe umu-ayi nọ, ebe O mere ka Jisus bilie; dika edewo-kwa-ra ya n'abù ọma nke-abua, si, Ọkparam ka Gi onwe-gi bu, Mu onwem amuwo Gi ta.

ỌLU NDI-OZI 13:33 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O mezuola ha nye anyị bụ ụmụ ha, site na-ime ka Jisọs site nʼọnwụ bilie, dịka e dere ya nʼakwụkwọ Abụ ọma, “ ‘Ị bụ ọkpara m, taa abụrụla m nna gị.’