ỌLU NDI-OZI 13:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 13:3 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu, mb͕e ha busiri ọnu kpe kwa ekpere bikwasi kwa ha aka n'isi, ha we zipu ha.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 IGBOBỌLU NDI-OZI 13:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, mgbe ha busiri ọnụ kpekwa ekpere, ha bikwasịrị ha aka nʼisi zipụ ha.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 BIU