ỌLU NDI-OZI 13:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 13:28 IGBOB (Bible Nso)
Ọ bu ezie na ha ahughi ihe ọ bula kwesiri ọnwu n'aru Ya, ma ha riọrọ Pailet ka eb͕ue Ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 IGBOBỌLU NDI-OZI 13:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ezie na ha achọtaghị ihe kwesiri ọnwụ nʼaka ya. Ma ha rịọrọ Pailet ka o nye ike ka e gbuo ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 BIU