ỌLU NDI-OZI 13:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 13:24 IGBOB (Bible Nso)
mb͕e Jọn buru uzọ kwusa baptism nke nechègari nye ndi Israel nile, mb͕e Ọ kābataghi.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 IGBOBỌLU NDI-OZI 13:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma tupu ọbịbịa ya, Jọn ekwusala nye ndị Izrel banyere baptizim nke nchegharị.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 BIU