ỌLU NDI-OZI 13:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 13:19 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e O wedasiri mba asa n'ala Kenean, O me ka ha keta ala-ha, ihe ra ka nnù arọ na ọgu arọ abua na iri
ỌLU NDI-OZI 13:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O bibiri mba asaa dị ukwuu nʼime ala Kenan nʼihi ha, nyekwa ndị ya obodo a ka ọ bụrụ nke ha.