ỌLU NDI-OZI 13:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 13:16 IGBOB (Bible Nso)
Pọl we bilie, kpukpu kwa aka, si, Ndikom nke Israel, na ndi nātu egwu Chineke, nurunu.
ỌLU NDI-OZI 13:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pọl guzoro ọtọ nʼetiti ha feere ha aka ya, sị, “Unu ndị Izrel na unu ụmụnna m ndị mba ọzọ na-atụ egwu Chineke. Geenụ m ntị.