ỌLU NDI-OZI 13:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 13:13 IGBOB (Bible Nso)
Pọl-hà we si na Pafọs nupu ub͕ọ, bia rue Paga di na Pamfilia: jọn we rapu ha, laghachi na Jerusalem.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 IGBOBỌLU NDI-OZI 13:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pọl na ndị otu ya ji ụgbọ mmiri site na Pafọs garuo Pega nke dị nʼala Pamfilia. Nʼebe a ka Jọn hapụrụ ha laghachi Jerusalem.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 13 BIU