Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 12:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 12:8 IGBOB (Bible Nso)

Mọ-ozi ahu we si ya, Ke ihe-ọkiké n'úkwù-gi, yiri kwa akpukpọ-ukwu sandal gi. O we me otú ahu. Ọ we si ya, B͕okwasi uwe uku gi n'aru-gi, sọkwam.

ỌLU NDI-OZI 12:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mmụọ ozi ahụ sịrị ya, “Yiri uwe gị na akpụkpọụkwụ gị.” O mere otu ahụ, Mmụọ ozi ahụ gwakwara ya, “Yirikwa akwa mgbokwasị gị soro m.”