Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 12:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 12:3 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ọ huru na ọ di ndi-Ju utọ, o we jidekwasi Pita. Ubọchi ahu bu ubọchi achicha ekoghi-eko.

ỌLU NDI-OZI 12:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ọ chọpụtara na omume ya tọrọ ndị Juu ụtọ, ọ gara nʼihu jidekwa Pita. Nke a mere nʼoge mmemme Achịcha Ekoghị eko.