ỌLU NDI-OZI 12:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 12:25 IGBOB (Bible Nso)
Banabas na Sọl we si na Jerusalem laghachi, mb͕e ha jezuru ozi-ha, nēkuru Jọn nke akpọ-kwa-ra Mark ya na ha yikọ je.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 12 IGBOBỌLU NDI-OZI 12:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha rụchara ọrụ ha, Banabas na Sọl si Jerusalem lọghachi. Ha kpọọrọ Jọn onye a na-akpọkwa Mak nʼije ha.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 12 BIU