Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 12:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 12:18 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e chi bọrọ, ọ bughi nkpasu ntà putara n'etiti ndi-agha, ihe mere Pita.

ỌLU NDI-OZI 12:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼisi ụtụtụ echi ya, oke ọgbaaghara dị nʼetiti ndị agha, ebe ha na-eche ihe mere Pita.