Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 12:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 12:17 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e o kpukpusiri ha aka ikpuchi ọnu-ha, ọ kọrọ ha otú Onye-nwe-ayi duputara ya-ri n'ulo-nkpọrọ. Ọ si, Kọrọ Jemes na umu-nna-ayi ihe ndia. O we pua, ga ebe di iche.

ỌLU NDI-OZI 12:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O feere ha aka ka ha mechie ọnụ. Ọ kọọrọ ha otu Onyenwe anyị si dupụta ya site nʼụlọ mkpọrọ. Ọ gwara ha, “Meenụ ka Jemis na ụmụnna anyị niile mata ihe ndị a.” Ọ pụrụ gawa ebe ọzọ.