ỌLU NDI-OZI 11:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 11:28 IGBOB (Bible Nso)
Ma otù onye nime ha, aha-ya bu Agabọs, biliri, we gosi site na Mọ Nsọ na oké unwu gaje ida n'elu-uwa dum madu bi: nke putara n'oge Klọdiọs.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 11 IGBOBỌLU NDI-OZI 11:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu onye nʼime ha a na-akpọ Agabọs biliri ọtọ buo amụma site nʼike Mmụọ Nsọ banyere oke ụnwụ ga-abịakwasị ụwa niile. Amụma a mezukwara nʼoge Klọdiọs na-achị.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 11 BIU