ỌLU NDI-OZI 11:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 11:24 IGBOB (Bible Nso)
n'ihi na ọ bu ezi nwoke, juputa kwa na Mọ Nsọ na okwukwe: ewe tukwasi oké ìgwè madu nye Onye-nwe-ayi.
ỌLU NDI-OZI 11:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ezigbo mmadụ, onye jupụtara na Mmụọ Nsọ na okwukwe. O nwekwara okwukwe dị ebube, nʼihi ya ọtụtụ mmadụ chegharịkwara bịakwute Onyenwe anyị.