Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 11:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 11:23 IGBOB (Bible Nso)

onye, mb͕e ọ biaruru, mb͕e ọ hu-kwa-ra amara Chineke, ọ ṅuria; o we riọ ha nile, ka ha zube n'obi-ha inọgide n'ebe Onye-nwe-ayi nọ

ỌLU NDI-OZI 11:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe o rutere, hụ ihe amara Chineke rụrụ nʼetiti ha. Ọ ṅụrịrị ọṅụ, mgbakwaa ha niile ume, gwa ha ka ha were obi ha niile nọgide nʼime Onyenwe anyị.