Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 11:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 11:22 IGBOB (Bible Nso)

Akukọ bayere ha we ba na nti nzukọ Kraist di na Jerusalem: ha we zipu Banabas ije rue Antiọk

ỌLU NDI-OZI 11:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe nzukọ dị na Jerusalem nụrụ ihe ndị a, ha zipụrụ Banabas ka ọ gaa Antiọk.