ỌLU NDI-OZI 11:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 11:2 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e Pita rigotara Jerusalem, ndi sitere na ndi obibì-úgwù we kwugide ya okwu
ỌLU NDI-OZI 11:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Pita ruru Jerusalem, ndị kwere ekwe e biri ugwu tara ya ụta