Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 11:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 11:18 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ha nuru ihe ndia, ha kpuchiri ọnu-ha, we nye Chineke otuto, si, Ya mere ọ bu kwa ndi mba ọzọ ka Chineke nyere nchèghari nke nēdubà na ndu.

ỌLU NDI-OZI 11:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ha nụrụ nke a, ha agaghị nʼihu nʼịrụ ụka kama ha toro Chineke, na-asị, “Nʼezie, Chineke enyela ohere ka ọ bụladị ndị mba ọzọ chegharịa baa na ndụ.”