ỌLU NDI-OZI 11:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 11:14 IGBOB (Bible Nso)
onye gāgwa gi okwu ufọdu, nke agēji zọputa gi, gi onwe-gi na èzí-na-ulo-gi nile.
ỌLU NDI-OZI 11:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ ga-ewetara gị ozi nke a ga-esite na ya zọpụta gị nʼezinaụlọ gị niile.’