ỌLU NDI-OZI 11:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 11:12 IGBOB (Bible Nso)
Mọ Nsọ we gwam ka m'so ha, ghara ime onwem di iche. Umu-nna-ayi isi ndia we sokwam; ayi we ba n'ulo nwoke ahu
ỌLU NDI-OZI 11:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmụọ Nsọ gwara m ka m ghara inwe obi abụọ isoro ha na-akpaghị oke ọbụla. Mmadụ isii ndị a nʼetiti ụmụnna anyị sokwa m, bịarute nʼụlọ nwoke ahụ.