Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 11:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 11:1 IGBOB (Bible Nso)

Ma ndi-ozi na umu-nna nime Kraist ndi nọ na Judia dum nuru na ndi mba ọzọ nara-kwa-ri okwu Chineke nke-ọma.

ỌLU NDI-OZI 11:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị ozi na ụmụnna ndị bi na Judịa niile nụrụ na ndị mba ọzọ anabatala okwu Chineke.