Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 10:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 10:7 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e mọ-ozi ahu nke gwara ya okwu lasiri, ọ kpọ madu abua nime ndi nējere ya ozi, na otù onye-agha nke nāsọpuru Chineke nime ndi nānọgide ya nso mb͕e nile

ỌLU NDI-OZI 10:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe mmụọ ozi ahụ gwara ya okwu pụrụ, ọ kpọrọ ndị ohu ya abụọ na otu nʼime ndị agha na-eche ya nche nke na-atụkwa egwu Chineke.