Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 10:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 10:5 IGBOB (Bible Nso)

Ub͕u a ziga kwa ndikom na Jọpa, kpọta otù onye, bú Saimon, onye anākpọ kwa Pita

ỌLU NDI-OZI 10:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ugbu a, zie ndị ikom ka ha gaa nʼobodo Jopa kpọta otu onye aha ya bụ Saimọn, onye a na-akpọkwa Pita.