Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 10:47 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 10:47 IGBOB (Bible Nso)

Ọ̀ di onye puru inapu miri, ka aghara ime ndia baptism, ndi natara Mọ Nsọ dika ayi onwe-ayi?

ỌLU NDI-OZI 10:47 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ọ dị onye pụrụ igbochi anyị ime ndị a baptizim. Ndị natara Mmụọ Nsọ dị ka anyị onwe anyị?”