Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 10:44 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 10:44 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e Pita kpu akukọ ndia n'ọnu, Mọ Nsọ dakwasiri ndi nile nuru okwu ahu.

ỌLU NDI-OZI 10:44 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe Pita nọ na-ekwu okwu, Mmụọ Nsọ bịakwasịrị ndị niile nụrụ okwu a.