Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 10:42 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 10:42 IGBOB (Bible Nso)

O we nye ayi iwu ka ayi kwusara ndi-Ju, ka ayi kwusi kwa ike na Onye a bu Onye Chineke kaworo ibu Onye-ikpé nke ndi di ndu na ndi nwuru anwu.

ỌLU NDI-OZI 10:42 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O nyere anyị iwu ka anyị gaa zisaa oziọma nʼebe niile, ịkọwa na ọ bụ ya ka Chineke họpụtara ịbụ onye ikpe nke ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ.