Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 10:41 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 10:41 IGBOB (Bible Nso)

Ọ bughi ndi-Ju nile ka egosiri Ya, kama ọ bu ndi-àmà Chineke buru uzọ rọputa, bú ayi onwe-ayi, ndi soro Ya nēri nāṅu kwa mb͕e O siri na ndi nwuru anwu bilie.

ỌLU NDI-OZI 10:41 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụghị mmadụ niile kama ọ bụ naanị anyị ndị Chineke họpụtara, dịka ndị akaebe, ndị soro ya rie ma ṅụọkwa mgbe o si nʼọnwụ bilie.