ỌLU NDI-OZI 10:40 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 10:40 IGBOB (Bible Nso)
Onye ahu ka Chineke mere ka O si n'ọnwu bilie n'ubọchi nke-atọ, O were kwa Ya nye ka egosi Ya n'ìhè.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 10 IGBOBỌLU NDI-OZI 10:40 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Chineke mere ka o si nʼọnwụ bilite mgbe ụbọchị atọ gasịrị. E mekwara ka ndị mmadụ hụ ya anya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 10 BIU