Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 10:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 10:37 IGBOB (Bible Nso)

akukọ ahu unu onwe-unu matara, nke putara ìhè na Judia dum, nāmalite site na Galili, mb͕e baptism nke Jọn kwusara gasiri

ỌLU NDI-OZI 10:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Okwu ahụ gbasara nʼala Judịa niile, malite na Galili mgbe Jọn kwusachara baptizim nke ya.