ỌLU NDI-OZI 10:36 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 10:36 IGBOB (Bible Nso)
Okwu nke O zitere umu Israel, nēzisa ozi ọma nke udo site n'ọnu Jisus Kraist (Onye ahu bu Onye-nwe madu nile)
ỌLU NDI-OZI 10:36 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu maara ihe banyere oziọma ahụ o zigaara ndị Izrel niile, nke na-akọ akụkọ oziọma nke udo site na Jisọs Kraịst onye bụ Onyenwe anyị nʼihe niile.