ỌLU NDI-OZI 10:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 10:3 IGBOB (Bible Nso)
Ọ huwara n'ọhù, n'ihe ra ka oge hour nke-iteghete n'ehihie, mọ-ozi nke Chineke, ka ọ nābiakute ya, nāsi kwa ya, Kọniliọs.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 10 IGBOBỌLU NDI-OZI 10:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu ụbọchị, nʼihe dịka elekere atọ nke ehihie, ọ hụrụ ọhụ ebe otu mmụọ ozi nke Chineke bịakwutere ya sị ya, “Kọnelịọs!”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 10 BIU