Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 10:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 10:27 IGBOB (Bible Nso)

Ka ya na ya nākparita uka, ọ ba nime, hu ọtutu madu ndi b͕akọrọri

ỌLU NDI-OZI 10:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ha na-ekwurịta okwu, ọ banyere nʼime ụlọ ma hụ igwe mmadụ ka ha zukọtara.