ỌLU NDI-OZI 10:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 10:25 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e o ruru na Pita batara, Kọniliọs zutere ya, da n'ala n'ukwu-ya, kpọ isi ala nye ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 10 IGBOBỌLU NDI-OZI 10:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Pita batara, Kọnelịọs zutere ya, daa nʼala nʼụkwụ ya, kpọọrọ ya isi nʼala.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 10 BIU