Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 10:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 10:24 IGBOB (Bible Nso)

N'echi-ya ha ba nime Sisaria. Ma Kọniliọs nēle anya ha, ọ kpọkọ-kwa-rari ndi-ikwu-ya na ndi-eyì-ya ọ huru n'anya.

ỌLU NDI-OZI 10:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼụbọchị na-esota ya, ha bịaruru Sizaria. Kọnelịọs nọrịị na-eche ha, ya na ndị ezinaụlọ ya, na ndị ikwu na ibe ya, na ndị enyi ya ọ kpọrọ.