Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 10:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 10:23 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere ọ kpọbatara ha, le ha ọbìa. Ma n'echi-ya o bilie so ha pua, ufọdu nime umu-nna nime Kraist, bú ndi Jọpa, so-kwa-ra ya je.

ỌLU NDI-OZI 10:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, ọ kpọbatara ha nʼụlọ dịka ndị ọbịa. Echi ya, o biliri soro ha gawa, ụfọdụ ndị kwere ekwe na Jopa sokwara ya gaa.