ỌLU NDI-OZI 10:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 10:17 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e Pita nēnwe obi abua nime onwe-ya ihe ọ gābu, bú ọhù ọ hururi, le, ndikom ahu ndi Kọniliọs zitereri, ebe ha jusiri ajuju ulo Saimon, ha guzoro n'ọnu-uzọ-ama
ỌLU NDI-OZI 10:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Pita nọ na-atule ihe ọhụ ahụ pụtara bụ nke gbakwara ya gharịị, lee, ndị ikom ahụ Kọnelịọs zipụrụ abịarutela kwụsị nʼọnụ ụzọ, na-ajụ ebe ụlọ Saimọn dị.