Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 10:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 10:1 IGBOB (Bible Nso)

Ma otù nwoke nọ na Sisaria, aha-ya bu Kọniliọs, ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise nke òtù ndi-agha ahu anākpọ òtù Itali

ỌLU NDI-OZI 10:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge ahụ, o nwere otu nwoke bi na Sizaria, aha ya bụ Kọnelịọs. O bụ ọchịagha na-elekọta narị ndị agha si na mpaghara Itali.