Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 1:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 1:5 IGBOB (Bible Nso)

n'ihi na Jọn jiri miri me baptism n'ezie; ma agēji Mọ Nsọ me unu baptism mb͕e ọtutu ubọchi nāgaghi-agabiga site n'ub͕u a.

ỌLU NDI-OZI 1:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na Jọn jiri mmiri mee unu baptizim, ma nʼoge na-adịghị anya, a ga-eji Mmụọ Nsọ mee unu baptizim.”