ỌLU NDI-OZI 1:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 1:26 IGBOB (Bible Nso)
Ha we fere ha nzà; nzà ahu we ma Mataias; ewe gua ya nime ndi-ozi iri na otù ahu.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 1 IGBOBỌLU NDI-OZI 1:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha fere ha nza. Nza ahụ makwara Mataias, ha gụnyere ya dị ka otu nʼime ndị ozi iri na otu ahụ.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 1 BIU