Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 1:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 1:25 IGBOB (Bible Nso)

inara ọnọdu n'ije-ozi na ọlu onye-ozi a, nke Judas jehiere nime ya, ka o we ga n'ebe nke aka ya.

ỌLU NDI-OZI 1:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ka ọ bụrụ onyeozi na onyendu nke ga-anọchi anya Judas onye nke hapụrụ ma gawa ebe o kwesiri ka ọ gaa.”